Home
Top Artistes
Top Paroles
Ajouter Paroles
Contact
menu
search
Contactez-nous
Artiste:
Chike
Titre:
Man Not God
Assurez-vous que les corrections sont tout à fait exactes
S'il vous plaît, les mettez en évidence en quelque sorte!
Vous pouvez, par exemple, écrire
INCORRECT: avant la mauvaise ligne
CORRECT: avant la correspondant ligne correcte
Autrement, nous ne pouvons les corriger pas! Merci pour votre aide.
Onu na-ekwu na madu aburọ Chukwu Onu na-ekwu na madu aburọ Chukwu Onye si na nya bụ Chi Oya, make you come, make you show your power Onye si na nya bụ Chi Oya, make you come, make you show your power Maka na ife enu uwa sị na, "Chi ya dị mma" Ife enụ ụwa sị na, "Chi ya dị mma" Ife enụ ụwa sị na, "Chi ya dị mma" Ife enụ ụwa sị na, "Chi ya dị mma" Ife enụ ụwa sị na, "Chi ya dị mma" Mm, mm Kenebe Chi, kenebe Chi Kenebe Chi, na mmadụ abụụ Chi Kenebe Chi, na mmadụ aburọ Chukwu I know a man wey think say he be God And when he talk, he want make we pausе Na him be court, na him sef be judgе Kenebe Chi, na mmadu aburọ Chukwu If you know a man wey think say he be God Make the call, invite them all Ọ bụlụ ọgwụ, nya gwọlu bịaba Ọ bụlu ọnụ, nya kwulu kwute O bụlụ ike, nya kelų keta Uwa ga-amalalili ike bu ike Chi Onu na-ekwu na madu aburọ Chukwu Onu na-ekwu na madu aburọ Chukwu Onye si na nya bụ Chi Nya mekele ife oji bulu Chukwu Onye si na nya bụ Chi Oya, make you come, make you show your power Maka na ife enu uwa sị na, "Chi ya dị mma" Ife enụ ụwa sị na, "Chi ya dị mma" Ife enụ ụwa sị na, "Chi ya dị mma" Eziokwu o Onye si na nya bụ Chi Nya mekele ife oji bụlụ Chukwu Onye si na nya bụ Chi Oya, make you come, make you show your power